Justin Bieber
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Kánada |
obodo maka egwuregwu | Kánada |
aha n'asụsụ obodo | Justin Drew Bieber |
aha enyere | Justin, Drew |
aha ezinụlọ ya | Bieber |
aha mkpirisi | Justin Bieber |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Maachị 1994 |
Ebe ọmụmụ | London |
Ńnà | Jeremy Bieber |
Ńné | Pattie Mallette |
nwanne | Jazmyn Bieber, Jaxon Bieber |
Dị/nwunye | Hailey Bieber |
onye mmekọ na-alụghị alụ | Selena Gomez |
Asụsụ obodo | Canadian English |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Canadian English, Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | onye egwu |
ụdị ọrụ ya | music |
ebe agụmakwụkwọ | St. Michael Catholic Secondary School, Stratford District Secondary School, Jeanne Sauvé Catholic School |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2007 |
okpukpere chi/echiche ụwa | Evangelicalism |
Ọnọdụ ahụike | Lyme disease, geniculate herpes zoster |
ụdị egwuregwu | skateboarding |
so na | Ice Bucket Challenge |
ụdị olu | tenor |
ngwa egwu | olu egwụ, ịgba, Jita, Piano, drum kit |
diskografi | Justin Bieber discography |
ụdị | Jennifer Hudson, R&B dị ugbu a, egwu hip hop |
akara ndekọ | Island Records, RBMG Records, School Boy Records, Def Jam Recordings |
webụsaịtị | https://www.justinbiebermusic.com/ |
onye nnọchite anya nwebiisinka | American Society of Composers, Authors and Publishers |
fandom | beliebers |
Justin Drew Bieber (mù yá na Önwa ató 1, 1994) bu onye Canada na bu abu pop-R&B. Scooter Braun hürü mmerírí ya na YouTube, ya kpotasia ya ka yá nwà onwe ya bu onye na dozie ihnye maka Bieber. Braun si ka Bieber na Usher hü na Atlanta, Georgia na mgbe óge gáfèrè Bieber bàtàrà orürü Raymond Braun Media Group (RBMG), nke Braun na Usher, na akwukwo I bu abu nke Island Record ne L.A. Reid nyèrè.
Abu nke o jị a fútá, "One Time", fùtàrà na úwà na 2009 yá gá ishi 30 na obodo gáfèrè iri. Njikota abu My World, fútárá na Önwa iri na otu 17, 2009, sòrò, nke rúrú platinum na Njikota Obodo Amerika, nke nyéré, na oge áhu, Bieber abu nke fútárá nke kárírí na afor nke áhu, na ó mèrè ka Bieber bu onye na bu abu nke ishi nke nwéré abu asaá nor na ndetu abu Billboard Hot 100. Abu ya nke ozor, My World 2.0, mekwàrà nke ómá mgbe of fùtàrà na ishi na abu irí ne ndi ishi na obodo ichi iche na o bukwa platinum na önwa abuọo mgbe of futara na Njikota Obodo. O futuara mgbe ab ha kpòrò "Baby" fùtàchàrà.